Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+ Abụ Ọma 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+ Abụ Ọma 71:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 Jehova, agbabawo m n’ime gị.+Biko, ekwela ka ihere mee m.+
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+
11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+