1 Samuel 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Emela ohu gị nwaanyị dị ka ọ̀ bụ nwaanyị na-abaghị n’ihe,+ n’ihi na ọ bụ oké nchegbu m na iwe m mere m ji na-ekwu okwu ruo ugbu a.”+ Aịzaya 26:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, ha atụgharịwo ihu n’ebe ị nọ n’oge ahụhụ;+ ha ekpewo ekpere n’olu dị ala mgbe ị dọrọ ha aka ná ntị.+ Matiu 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+
16 Emela ohu gị nwaanyị dị ka ọ̀ bụ nwaanyị na-abaghị n’ihe,+ n’ihi na ọ bụ oké nchegbu m na iwe m mere m ji na-ekwu okwu ruo ugbu a.”+
16 Jehova, ha atụgharịwo ihu n’ebe ị nọ n’oge ahụhụ;+ ha ekpewo ekpere n’olu dị ala mgbe ị dọrọ ha aka ná ntị.+
39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+