Abụ Ọma 31:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Hụnụ Jehova n’anya, unu niile ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Jehova na-echebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi,+Ma ọ na-akwụ onye ọ bụla nke dị mpako ụgwọ dị ukwuu.+ Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
23 Hụnụ Jehova n’anya, unu niile ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Jehova na-echebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi,+Ma ọ na-akwụ onye ọ bụla nke dị mpako ụgwọ dị ukwuu.+
28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+