Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 M ga-eme ka udo dị n’ala unu,+ unu ga-edinakwa ala n’enweghị onye ga-eme ka unu maa jijiji;+ m ga-eme ka a ghara inwekwa ajọ anụ ọhịa n’ala unu,+ mma agha agaghịkwa agabiga n’ala unu.+

  • Abụ Ọma 29:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+

      Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+

  • Abụ Ọma 122:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Rịọnụ arịrịọ ka Jeruselem nwee udo.+

      Gị obodo, ndị hụrụ gị n’anya agaghị echegbu onwe ha.+

  • Aịzaya 45:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Onye na-akpụ ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị,+ onye na-eme udo,+ na-ekekwa ọdachi,+ ọ bụ m bụ́ Jehova na-eme ihe a niile.+

  • Aịzaya 60:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 M ga-eweta ọlaedo jiri ya dochie ọla kọpa,+ m ga-ewetakwa ọlaọcha jiri ya dochie ígwè, were ọla kọpa dochie osisi, werekwa ígwè dochie nkume; m ga-eme ka udo bụrụ onye nlekọta gị,+ meekwa ka ezi omume bụrụ onye na-ekenye gị ọrụ.+

  • Ndị Rom 15:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ka Chineke onye na-enye udo nọnyere unu niile.+ Amen.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya