Job 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ngọzi+ nke onye na-aga ịla n’iyi—n’isi m ka ọ na-adị,M na-emekwa ka obi nwaanyị di ya nwụrụ ṅụrịa.+ Abụ Ọma 106:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Obi ụtọ na-adịrị ndị na-eme ihe ziri ezi,+Ndị na-eme ezi omume mgbe niile.+
13 Ngọzi+ nke onye na-aga ịla n’iyi—n’isi m ka ọ na-adị,M na-emekwa ka obi nwaanyị di ya nwụrụ ṅụrịa.+