2 Samuel 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụnyaahụ ka ị bịara, m̀ ga-emekwa ka i soro anyị na-awagharị+ taa, ka i soro m na-aga ebe ọ bụla m na-aga? Laghachi, kpọrọkwa ụmụnne gị laghachi, ka Jehova gosikwa gị obiọma*+ na ikwesị ntụkwasị obi!”+ Hosia 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+
20 Ụnyaahụ ka ị bịara, m̀ ga-emekwa ka i soro anyị na-awagharị+ taa, ka i soro m na-aga ebe ọ bụla m na-aga? Laghachi, kpọrọkwa ụmụnne gị laghachi, ka Jehova gosikwa gị obiọma*+ na ikwesị ntụkwasị obi!”+
6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+