Joshụa 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị: “Biko, nye m ngọzi, n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda ka i nyere m, biko, nye m Gọlọt-meyim.” O wee nye ya Gọlọt Mgbago na Gọlọt Ndịda.+
19 O wee sị: “Biko, nye m ngọzi, n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda ka i nyere m, biko, nye m Gọlọt-meyim.” O wee nye ya Gọlọt Mgbago na Gọlọt Ndịda.+