3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+
22 “Ọ bụrụ na a hụ ka nwoke na nwunye onye ọzọ dina,+ ha abụọ ga-anwụkọ ọnụ, nwoke ahụ na nwaanyị ahụ ya na ya dina.+ Ị ga-esi otú a kpochapụ ihe ọjọọ n’Izrel.+