Ilu 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+ Ilu 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịba mba na-abami onye nwere nghọta n’ahụ́+ karịa iti onye nzuzu ihe ugboro otu narị.+ Ilu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+ 1 Ndị Kọrịnt 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnị ka unu chọrọ? Ọ̀ bụ ka m jiri ụtarị bịakwute unu,+ ka ọ̀ bụ ka m jiri ịhụnanya na mmụọ dị nwayọọ?+ 2 Ndị Kọrịnt 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 anyị dịkwa njikere inye ntaramahụhụ maka nnupụisi ọ bụla,+ ozugbo unu gosiri na unu na-erube isi n’ụzọ zuru ezu.+
13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+
22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+
21 Gịnị ka unu chọrọ? Ọ̀ bụ ka m jiri ụtarị bịakwute unu,+ ka ọ̀ bụ ka m jiri ịhụnanya na mmụọ dị nwayọọ?+
6 anyị dịkwa njikere inye ntaramahụhụ maka nnupụisi ọ bụla,+ ozugbo unu gosiri na unu na-erube isi n’ụzọ zuru ezu.+