Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ Abụ Ọma 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ hụrụ ezi omume na ikpe ziri ezi n’anya.+Ụwa jupụtara n’obiọma Jehova.+ Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
28 N’ihi na Jehova hụrụ ikpe ziri ezi n’anya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+ ע [Ayin]A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi;+Ma a ga-ebipụ ụmụ ndị ajọ omume.+