3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+
4 E mesịa, Devid zigara ndị ozi ka o wee kpọrọ ya.+ Nwaanyị ahụ wee bịakwute ya,+ o wee dinaa ya.+ N’oge ahụ, nwaanyị ahụ nọ na-edo onwe ya nsọ n’ihi adịghị ọcha ya.+ E mesịa, ọ laghachiri n’ụlọ ya.
11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+