Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+ Ekliziastis 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+
5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+
13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+