1 Samuel 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahimelek wee zaa eze, sị: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi dị ka Devid,+ onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụrụkwa ọgọ+ eze nakwa onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-asọpụrụ n’ụlọ gị?+
14 Ahimelek wee zaa eze, sị: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi dị ka Devid,+ onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụrụkwa ọgọ+ eze nakwa onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-asọpụrụ n’ụlọ gị?+