1 Samuel 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jọnatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma+ banyere Devid, sị ya: “Ka eze ghara imehie+ ohu ya Devid, n’ihi na o mehieghị gị, ọrụ ọ na-arụrụ gị dịkwa nnọọ mma.+ 1 Samuel 20:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, Jọnatan zara Sọl nna ya, sị ya: “Gịnị mere a ga-eji gbuo ya?+ Gịnị ka o mere?”+
4 Jọnatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma+ banyere Devid, sị ya: “Ka eze ghara imehie+ ohu ya Devid, n’ihi na o mehieghị gị, ọrụ ọ na-arụrụ gị dịkwa nnọọ mma.+