Ilu 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Amamihe dị n’obi onye nwere nghọta,+ ọ na-apụtakwa ìhè n’etiti ndị nzuzu. Ilu 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Tọọ ntị n’ala nụrụ okwu ndị maara ihe,+ ka i wee tinye obi gị n’ihe ọmụma m.+ Ekliziastis 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mụ onwe m wee tụgharịa, ọbụna obi m tụgharịrị,+ ịmata na inyocha na ịchọ amamihe+ na ihe mere ihe dị iche iche ji na-eme,+ na ịmata ịdị njọ nke nzuzu, matakwa nzuzu dị n’ịda iberiibe;+
25 Mụ onwe m wee tụgharịa, ọbụna obi m tụgharịrị,+ ịmata na inyocha na ịchọ amamihe+ na ihe mere ihe dị iche iche ji na-eme,+ na ịmata ịdị njọ nke nzuzu, matakwa nzuzu dị n’ịda iberiibe;+