Abụ Ọma 51:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! Eziokwu nke dị n’ime obi mmadụ na-atọ gị ụtọ;+Meekwa ka m mata amamihe n’ime obi m.+ Ilu 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ọ bụrụ na ị na-achọ ya dị ka e si achọ ọlaọcha,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ dị ka akụ̀ zoro ezo ka ị na-achọ ya,+ Ekliziastis 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee tinye obi m n’ịmata ihe bụ́ amamihe na ịmata ihe bụ́ nzuzu,+ amatawokwa m ihe bụ́ iberiibe,+ na nke a kwa bụ ịchụso ifufe.+
4 ọ bụrụ na ị na-achọ ya dị ka e si achọ ọlaọcha,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ dị ka akụ̀ zoro ezo ka ị na-achọ ya,+
17 M wee tinye obi m n’ịmata ihe bụ́ amamihe na ịmata ihe bụ́ nzuzu,+ amatawokwa m ihe bụ́ iberiibe,+ na nke a kwa bụ ịchụso ifufe.+