12 Mụ onwe m tụgharịkwara ka m hụ amamihe+ na nzuzu na iberiibe;+ n’ihi na ọ bụ gịnị ka mmadụ nke ga-anọchi eze ga-emeli? Ọ bụ ihe ndị mmadụ merela eme.
3 Nke a bụ ọdachi dị n’ihe niile e meworo n’okpuru anyanwụ, na obi ụmụ mmadụ jupụtara n’ihe ọjọọ+ n’ihi na ọ bụ otu ihe ndabara ahụ na-adabara mmadụ niile;+ nzuzu+ dịkwa n’obi ha n’oge ndụ ha, ya gasịa, ha aghọọ ndị nwụrụ anwụ!+