Ekliziastis 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee tinye obi m n’ịmata ihe bụ́ amamihe na ịmata ihe bụ́ nzuzu,+ amatawokwa m ihe bụ́ iberiibe,+ na nke a kwa bụ ịchụso ifufe.+ Ekliziastis 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mụ onwe m wee tụgharịa, ọbụna obi m tụgharịrị,+ ịmata na inyocha na ịchọ amamihe+ na ihe mere ihe dị iche iche ji na-eme,+ na ịmata ịdị njọ nke nzuzu, matakwa nzuzu dị n’ịda iberiibe;+
17 M wee tinye obi m n’ịmata ihe bụ́ amamihe na ịmata ihe bụ́ nzuzu,+ amatawokwa m ihe bụ́ iberiibe,+ na nke a kwa bụ ịchụso ifufe.+
25 Mụ onwe m wee tụgharịa, ọbụna obi m tụgharịrị,+ ịmata na inyocha na ịchọ amamihe+ na ihe mere ihe dị iche iche ji na-eme,+ na ịmata ịdị njọ nke nzuzu, matakwa nzuzu dị n’ịda iberiibe;+