Ilu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ejila echi anya isi,+ n’ihi na ị maghị ihe chi ga-abọta.+ Ekliziastis 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ònye maara ihe ọma mmadụ ga-enweta ná ndụ+ n’ime ụbọchị niile nke ndụ ya nke bụ́ ihe efu, ebe ha na-agafe dị ka onyinyo?+ N’ihi na ònye pụrụ ịkọrọ mmadụ ihe ga-eme n’okpuru anyanwụ mgbe ọ na-anọkwaghị?+ Ekliziastis 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dịghị onye maara ihe ga-eme,+ n’ihi na ònye pụrụ ịgwa ya otú ọ ga-esi mee? Jems 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+
12 N’ihi na ònye maara ihe ọma mmadụ ga-enweta ná ndụ+ n’ime ụbọchị niile nke ndụ ya nke bụ́ ihe efu, ebe ha na-agafe dị ka onyinyo?+ N’ihi na ònye pụrụ ịkọrọ mmadụ ihe ga-eme n’okpuru anyanwụ mgbe ọ na-anọkwaghị?+
14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+