Abụ Solomọn 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “A sị nnọọ na ị dị ka nwanne m nwoke+ nke ṅụrụ ara nne m!+ Ọ bụrụ na mụ ahụ gị n’èzí, m ga-esusu gị ọnụ.+ Ndị mmadụ agaghịdị eleda m anya.
8 “A sị nnọọ na ị dị ka nwanne m nwoke+ nke ṅụrụ ara nne m!+ Ọ bụrụ na mụ ahụ gị n’èzí, m ga-esusu gị ọnụ.+ Ndị mmadụ agaghịdị eleda m anya.