Abụ Ọma 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Susuonụ ọkpara ya ọnụ,+ ka O wee ghara iwe iwe,Ka unu wee ghara ịla n’iyi wee si n’ụzọ pụọ,+N’ihi na iwe ya na-adị ọkụ ngwa ngwa.+Obi ụtọ na-adịrị ndị niile na-agbaba n’ime ya.+ Abụ Solomọn 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ya susuo m ọnụ,+ n’ihi na otú i si egosi ịhụnanya dị ụtọ karịa mmanya.+
12 Susuonụ ọkpara ya ọnụ,+ ka O wee ghara iwe iwe,Ka unu wee ghara ịla n’iyi wee si n’ụzọ pụọ,+N’ihi na iwe ya na-adị ọkụ ngwa ngwa.+Obi ụtọ na-adịrị ndị niile na-agbaba n’ime ya.+