Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 13:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ndị Sọdọm dị njọ, ha na-emekwa mmehie dị oké njọ megide Jehova.+

  • Diuterọnọmi 32:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 N’ihi na osisi vaịn ha si n’osisi vaịn Sọdọm,

      O si na mbara ala Gọmọra.+

      Mkpụrụ vaịn ha bụ mkpụrụ vaịn na-egbu mmadụ,

      Ụyọkọ ha na-elu ilu.+

  • Aịzaya 3:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Otú ihu ha dị na-agbagide ha akaebe,+ ha na-ekwukwa banyere mmehie ha nke dị ka nke Sọdọm.+ Ha adịghị ezo ya ezo. Ahụhụ ga-adịrị mkpụrụ obi ha! N’ihi na ha ewetaworo onwe ha ọdachi.+

  • Abụ Ákwá 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Ntaramahụhụ e nyere ada bụ́ ndị m maka njehie ha dị ukwuu karịa ntaramahụhụ e nyere Sọdọm maka mmehie ya,+

      Bụ́ obodo a kwaturu n’otu ntabi anya, n’enweghị onye nyeere ya aka.+

  • Jud 7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Otú ahụkwa, mgbe Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị dị ha gburugburu+ kwasịrị iko gabiga ókè, nweekwa mmekọahụ rụrụ arụ,+ dị ka ndị ahụ e kwuworo banyere ha, ha nwetara ntaramahụhụ ikpe ọmụma nke ọkụ ebighị ebi,+ ha wee ghọọrọ anyị ihe atụ ịdọ+ aka ná ntị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya