7 N’ihi na ụlọ Izrel bụ ubi vaịn+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ndị Juda bụkwa ubi nke na-eme ya obi ụtọ.+ O wee na-atụ anya ikpe ziri ezi,+ ma, lee! ọ bụ mmebi iwu ka ọ hụrụ; ọ tụrụ anya ezi omume, ma, lee! ọ bụ iti mkpu ákwá ka ọ nụrụ.”+
21 Ma mụ onwe m kụrụ gị dị ka ezi mkpụrụ vaịn uhie,+ ọ bụ naanị ezi mkpụrụ vaịn. Oleezi otú i si gbanwee n’ebe m nọ wee ghọọ alaka mebiri emebi nke osisi vaịn si ebe ọzọ?’+
10“Izrel bụ osisi vaịn mebiri emebi.+ Ọ na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Dị ka mkpụrụ ọ mịrị dị ọtụtụ, otú ahụ ka ọ rụworo ọtụtụ ebe ịchụàjà.+ Dị ka ala ya dị mma, otú ahụ ka ha gwunyeworo ogidi ndị mara mma.+