Abụ Ọma 80:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mere ka otu osisi vaịn si n’Ijipt pụọ.+Ị nọ na-achụpụ mba dị iche iche, ka i wee kụọ ya.+ Jeremaya 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọtụtụ ndị na-azụ atụrụ+ alawo ubi vaịn m n’iyi;+ ha azọdawo òkè m.+ Ha emewo ka òkè m nke bụ́ ihe a na-achọsi ike+ bụrụ ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu. Luk 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee malite imere ìgwè mmadụ ahụ ihe atụ, sị: “Otu nwoke kọrọ ubi vaịn+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, o wee gaa mba ọzọ, nọtetụ aka.+
10 Ọtụtụ ndị na-azụ atụrụ+ alawo ubi vaịn m n’iyi;+ ha azọdawo òkè m.+ Ha emewo ka òkè m nke bụ́ ihe a na-achọsi ike+ bụrụ ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu.
9 O wee malite imere ìgwè mmadụ ahụ ihe atụ, sị: “Otu nwoke kọrọ ubi vaịn+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi, o wee gaa mba ọzọ, nọtetụ aka.+