1 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị Ashdọd wee bilie n’isi ụtụtụ echi ya, ma, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova.+ Ha wee buru Degọn debeghachi ya n’ebe ọ na-adị.+ 1 Samuel 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Ashdọd wee hụ otú ihe si kwụrụ, ha wee sị: “Unu ekwela ka igbe Chineke Izrel dịrị n’etiti anyị, n’ihi na aka ya dị ike megide anyị na Degọn bụ́ chi anyị.”+ Aịzaya 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na ihere oké osisi ndị gụsiri unu agụụ ike ga-eme ha,+ unu ga-enwekwa mmechuihu n’ihi ubi ndị unu họọrọ.+
3 Ndị Ashdọd wee bilie n’isi ụtụtụ echi ya, ma, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova.+ Ha wee buru Degọn debeghachi ya n’ebe ọ na-adị.+
7 Ndị Ashdọd wee hụ otú ihe si kwụrụ, ha wee sị: “Unu ekwela ka igbe Chineke Izrel dịrị n’etiti anyị, n’ihi na aka ya dị ike megide anyị na Degọn bụ́ chi anyị.”+
29 N’ihi na ihere oké osisi ndị gụsiri unu agụụ ike ga-eme ha,+ unu ga-enwekwa mmechuihu n’ihi ubi ndị unu họọrọ.+