Abụ Ọma 97:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka ihere mee ndị niile na-efe ihe oyiyi ọ bụla a pịrị apị ofufe,+Ndị ji chi na-abaghị uru na-anya isi.+Kpọọrọnụ ya isiala, unu chi niile.+ Aịzaya 44:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị niile na-eme ihe oyiyi a pịrị apị bụ ihe efu,+ ihe ndị ahụ ha hụrụ n’anya agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Dịkwa ka ndị àmà ha, ha adịghị ahụ ihe ọ bụla, ha amaghịkwa ihe ọ bụla,+ ka ihere wee mee ndị na-eme ha.+
7 Ka ihere mee ndị niile na-efe ihe oyiyi ọ bụla a pịrị apị ofufe,+Ndị ji chi na-abaghị uru na-anya isi.+Kpọọrọnụ ya isiala, unu chi niile.+
9 Ndị niile na-eme ihe oyiyi a pịrị apị bụ ihe efu,+ ihe ndị ahụ ha hụrụ n’anya agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Dịkwa ka ndị àmà ha, ha adịghị ahụ ihe ọ bụla, ha amaghịkwa ihe ọ bụla,+ ka ihere wee mee ndị na-eme ha.+