1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+ Abụ Ọma 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi aha gị, Jehova,+Biko, gbaghara njehie m, n’ihi na ọ dị ukwuu.+ Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Jeremaya 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, ọ bụrụgodị na njehie anyị na-agbagide anyị akaebe, biko, mee ihe n’ihi aha gị;+ n’ihi na ekwesịghị ntụkwasị obi anyị adịwo ukwuu;+ ọ bụ gị ka anyị mehiere.+
22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+
9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+
7 Jehova, ọ bụrụgodị na njehie anyị na-agbagide anyị akaebe, biko, mee ihe n’ihi aha gị;+ n’ihi na ekwesịghị ntụkwasị obi anyị adịwo ukwuu;+ ọ bụ gị ka anyị mehiere.+