13 Jehova wee sị m: “Wụsa ya n’ebe a na-edebe akụ̀,+ ọ bụ ọnụ ahịa dị elu m ruru n’anya ha.”+ M wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ wụsa n’ebe a na-edebe akụ̀ nke dị n’ụlọ Jehova.+
13 Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb,+ ya bụ, Chineke nna nna anyị hà, emewo ka Ohu+ ya bụ́ Jizọs dị ebube,+ bụ́ onye unu onwe unu raara nye,+ gọnahụkwa ya n’ihu Paịlet, mgbe o kpebiri ịhapụ ya.+