Matiu 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, ndị na-agafe agafe malitere ikwujọ ya,+ na-efufe+ isi ha, Matiu 27:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye malitere iji ya na-eme ihe ọchị, sị:+ Jọn 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, n’oge ahụ, Paịlet kpọọrọ Jizọs wee pịa ya ihe.+ 1 Pita 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.
41 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye malitere iji ya na-eme ihe ọchị, sị:+
23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.