Jenesis 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+ Abụ Ọma 120:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+ Abụ Solomọn 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn. Aịzaya 42:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka ala ịkpa+ na obodo ndị dị na ya na ógbè dị iche iche ndị Kida bi tie mkpu.+ Ka ndị bi na nkume dị elu+ tie mkpu ọṅụ. Ka ndị mmadụ nọrọ n’elu ugwu dị iche iche tisie mkpu ike. Ezikiel 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+
13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+
5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+
5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn.
11 Ka ala ịkpa+ na obodo ndị dị na ya na ógbè dị iche iche ndị Kida bi tie mkpu.+ Ka ndị bi na nkume dị elu+ tie mkpu ọṅụ. Ka ndị mmadụ nọrọ n’elu ugwu dị iche iche tisie mkpu ike.
21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+