Jenesis 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Jevan bụ Elaịsha+ na Tashish,+ Kitim+ na Dodenim.+ Jeremaya 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri nke ndị Kitim+ wee hụrụ. Ee, ziganụ ozi ọbụna na Kida+ ka unu wee tụlee nke ọma mata ma ụdị ihe a ò metụla.+ Ezikiel 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụkwa oké osisi ndị si na Beshan ka ha ji rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim+ rụọ ihu gị. Daniel 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ụgbọ mmiri Kitim+ ga-ebuso ya agha, ọ ga-enwekwa mwute. “Ọ ga-alaghachi wee weso ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ oké iwe,+ ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè; ọ ga-alaghachikwa chee ihu n’ebe ndị hapụrụ ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ nọ.
10 “‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri nke ndị Kitim+ wee hụrụ. Ee, ziganụ ozi ọbụna na Kida+ ka unu wee tụlee nke ọma mata ma ụdị ihe a ò metụla.+
6 Ọ bụkwa oké osisi ndị si na Beshan ka ha ji rụọ ụmara e ji akwọ gị. Ha ji ọdụ́ a kwụnyere n’osisi saịpres nke si n’agwaetiti Kitim+ rụọ ihu gị.
30 Ụgbọ mmiri Kitim+ ga-ebuso ya agha, ọ ga-enwekwa mwute. “Ọ ga-alaghachi wee weso ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ oké iwe,+ ọ ga-emekwa ihe n’ụzọ dị irè; ọ ga-alaghachikwa chee ihu n’ebe ndị hapụrụ ọgbụgba ndụ ahụ dị nsọ nọ.