Jenesis 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Jevan bụ Elaịsha+ na Tashish,+ Kitim+ na Dodenim.+ Aịzaya 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Okwu e kwuru banyere Taya:+ Tienụ mkpu ákwá, unu ụgbọ mmiri Tashish!+ n’ihi na e bibiwo ya ka ọ ghara ịbụkwa ọdụ ụgbọ mmiri, ka ọ ghara ịbụkwa ebe a na-abanye abanye.+ N’ala Kitim+ ka a nọ kpugheere ha ya. Jeremaya 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri nke ndị Kitim+ wee hụrụ. Ee, ziganụ ozi ọbụna na Kida+ ka unu wee tụlee nke ọma mata ma ụdị ihe a ò metụla.+
23 Okwu e kwuru banyere Taya:+ Tienụ mkpu ákwá, unu ụgbọ mmiri Tashish!+ n’ihi na e bibiwo ya ka ọ ghara ịbụkwa ọdụ ụgbọ mmiri, ka ọ ghara ịbụkwa ebe a na-abanye abanye.+ N’ala Kitim+ ka a nọ kpugheere ha ya.
10 “‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri nke ndị Kitim+ wee hụrụ. Ee, ziganụ ozi ọbụna na Kida+ ka unu wee tụlee nke ọma mata ma ụdị ihe a ò metụla.+