Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+

      N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+

      N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+

      Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+

  • Abụ Ọma 27:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ na-achụ m ka ha rie anụ ahụ́ m,+

      Ebe ha bụ ndị na-emegide m na ndị iro m,+

      Ha onwe ha sụrụ ngọngọ wee daa.+

  • Jeremaya 15:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Gị onwe gị maara.+ Jehova, biko, cheta m+ ma chee ihu n’ebe m nọ ma bọọrọ m ọbọ n’ahụ́ ndị na-akpagbu m.+ Ewepụla ndụ m n’ihi eweghị iwe ọsọ ọsọ gị.+ Mara na mụ onwe m eburuwo nkọcha n’ihi gị.+

  • Jeremaya 15:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 “Emewo m ka ị ghọọrọ ndị a mgbidi ọla kọpa e wusiri ike;+ ha ga-alụso gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị.+ N’ihi na m nọnyeere gị, ịzọpụta gị na ịnapụta gị,”+ ka Jehova kwuru.

  • Jeremaya 17:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ka ihere mee ndị na-akpagbu m,+ ma ekwela ka ihere mee m.+ Ka ọ bụrụ ha ka ụjọ ga-ejide, ma ekwela ka ụjọ jide m. Mee ka ụbọchị ọdachi bịakwasị ha,+ mee ka ọkpụkpụ ha gbajisịa ọbụna okpukpu abụọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya