Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+ Abụ Ákwá 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ewoo, lee ka obodo nke ndị mmadụ jupụtaburu+ na ya si tọgbọrọ n’efu!+Lee ka nwaanyị nke nweburu ụba mmadụ n’etiti mba niile+ si yie nwaanyị di ya nwụrụ!+Lee ka onye bụbu eze nwaanyị n’etiti ógbè dị iche iche sizi bụrụ onye a na-amanye ịrụ ọrụ!+
11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+
1 Ewoo, lee ka obodo nke ndị mmadụ jupụtaburu+ na ya si tọgbọrọ n’efu!+Lee ka nwaanyị nke nweburu ụba mmadụ n’etiti mba niile+ si yie nwaanyị di ya nwụrụ!+Lee ka onye bụbu eze nwaanyị n’etiti ógbè dị iche iche sizi bụrụ onye a na-amanye ịrụ ọrụ!+