Abụ Ọma 94:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ghọtanụ, unu ndị na-adịghị eche echiche;+Unu ndị nzuzu kwa, olee mgbe unu ga-enwe nghọta?+ Jeremaya 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+ Jeremaya 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọtụtụ ndị na-azụ atụrụ+ alawo ubi vaịn m n’iyi;+ ha azọdawo òkè m.+ Ha emewo ka òkè m nke bụ́ ihe a na-achọsi ike+ bụrụ ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu.
31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+
10 Ọtụtụ ndị na-azụ atụrụ+ alawo ubi vaịn m n’iyi;+ ha azọdawo òkè m.+ Ha emewo ka òkè m nke bụ́ ihe a na-achọsi ike+ bụrụ ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu.