13 Jihu wee zute ụmụnne+ Ehazaya+ bụ́ eze Juda. Mgbe ọ sịrị ha, “Ùnu bụ ole ndị?” ha sịrị: “Anyị bụ ụmụnne Ehazaya, anyị na-agbadakwa ịga mata otú ụmụ eze na ụmụ nne eze mere.”
12 E mesịa, Jehoyakin eze Juda nyefere onwe ya n’aka eze Babịlọn,+ ya na nne ya+ na ndị na-ejere ya ozi na ndị o mere ndị isi na ndị na-eje ozi n’obí ya; eze Babịlọn wee kpụrụ ya laa n’afọ nke asatọ+ nke ọchịchị ya.