Aịzaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+ Jeremaya 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M na-eru uju nke na-enweghị ngwọta.+ Obi m na-arịa ọrịa. Abụ Ákwá 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi ya, obi anyị na-arịa ọrịa.+ Anya anyị na-ahụzi inyoghi inyoghi n’ihi ihe ndị a,+
5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+