Aịzaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+ Jeremaya 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M na-eru uju nke na-enweghị ngwọta.+ Obi m na-arịa ọrịa. Abụ Ákwá 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka ihe ọjọọ niile ha na-eme rute n’ihu gị, mesiekwa ha ike,+Dị nnọọ ka i mesiri m ike n’ihi njehie m niile.+N’ihi na m na-asụ ude nke ukwuu,+ obi m na-arịakwa ọrịa.+
5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+
22 Ka ihe ọjọọ niile ha na-eme rute n’ihu gị, mesiekwa ha ike,+Dị nnọọ ka i mesiri m ike n’ihi njehie m niile.+N’ihi na m na-asụ ude nke ukwuu,+ obi m na-arịakwa ọrịa.+