Ezikiel 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ahụhụ ga-adịrị obodo nke na-awụfu ọbara,+ ite e ji esi nri nke nwere ọnụ obosara, nke ime ya tara nchara, nke nchara ọ tara na-apụbeghị na ya! Wepụta ya otu otu;+ a gaghị efere ya nza.+
6 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ahụhụ ga-adịrị obodo nke na-awụfu ọbara,+ ite e ji esi nri nke nwere ọnụ obosara, nke ime ya tara nchara, nke nchara ọ tara na-apụbeghị na ya! Wepụta ya otu otu;+ a gaghị efere ya nza.+