Levitikọs 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo. Ezikiel 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ka ha wee nọrọ n’ụkọ achịcha na mmiri, na-elekwa ibe ha anya n’ijuanya, taakwa ahụ́ n’ihi njehie ha.+ Ezikiel 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Unu onwe unu asịwo: “Ebe ọ bụ na nnupụisi anyị na mmehie anyị dị anyị n’isi, ọ bụkwa n’ime ha ka anyị na-erekasị,+ oleezi otú anyị ga-esi dịrị ndụ?”’+
39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo.
17 ka ha wee nọrọ n’ụkọ achịcha na mmiri, na-elekwa ibe ha anya n’ijuanya, taakwa ahụ́ n’ihi njehie ha.+
10 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Unu onwe unu asịwo: “Ebe ọ bụ na nnupụisi anyị na mmehie anyị dị anyị n’isi, ọ bụkwa n’ime ha ka anyị na-erekasị,+ oleezi otú anyị ga-esi dịrị ndụ?”’+