Levitikọs 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo. Ezikiel 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ákwà isi unu ga-adị unu n’isi, akpụkpọ ụkwụ unu ga-adị unu n’ụkwụ. Unu agaghị eti aka n’obi, unu agaghịkwa akwa ákwá,+ unu ga-erekasịkwa n’ime njehie unu,+ unu ga-asụrụ ibe unu ude.+
39 Ma ndị fọdụrụ n’etiti unu ga-erekasị+ n’ala ndị iro unu n’ihi njehie ha. Ee, ọbụna n’ihi njehie nke ndị nna ha,+ ha ga-erekasị dị ka ha rekasịworo.
23 Ákwà isi unu ga-adị unu n’isi, akpụkpọ ụkwụ unu ga-adị unu n’ụkwụ. Unu agaghị eti aka n’obi, unu agaghịkwa akwa ákwá,+ unu ga-erekasịkwa n’ime njehie unu,+ unu ga-asụrụ ibe unu ude.+