Abụ Ọma 78:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 O ji nwayọọ nwayọọ chụpụ mba dị iche iche n’ihi ha,+Jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe kenye ha ihe nketa,+O wee mee ka ebo dị iche iche nke Izrel biri n’ụlọ nke ha.+ Ezikiel 47:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe nwoke ahụ ji eriri e ji atụ̀ ihe+ gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ, ọ tụtara otu puku kubit, durukwa m gafee mmiri ahụ, bụ́ mmiri nke ruru m na nkwonkwo ụkwụ. Zekaraya 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee lepụ anya hụ, ma, lee! e nwere otu nwoke nke ji ụdọ e ji atụ̀ ihe.+ Mkpughe 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E wee nye m okporo ahịhịa amị+ nke yiri mkpara, sịkwa m: “Bilie ma tụọ ebe nsọ nke ụlọ nsọ+ Chineke na ebe ịchụàjà ya na ndị na-efe ofufe n’ime ya. Mkpughe 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ahụ nke na-agwa m okwu ji okporo ahịhịa amị ọlaedo+ dị ka ihe e ji atụ̀ ihe, ka o wee tụọ obodo ahụ na ọnụ ụzọ ámá ya na mgbidi ya.+
55 O ji nwayọọ nwayọọ chụpụ mba dị iche iche n’ihi ha,+Jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe kenye ha ihe nketa,+O wee mee ka ebo dị iche iche nke Izrel biri n’ụlọ nke ha.+
3 Mgbe nwoke ahụ ji eriri e ji atụ̀ ihe+ gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ, ọ tụtara otu puku kubit, durukwa m gafee mmiri ahụ, bụ́ mmiri nke ruru m na nkwonkwo ụkwụ.
11 E wee nye m okporo ahịhịa amị+ nke yiri mkpara, sịkwa m: “Bilie ma tụọ ebe nsọ nke ụlọ nsọ+ Chineke na ebe ịchụàjà ya na ndị na-efe ofufe n’ime ya.
15 Onye ahụ nke na-agwa m okwu ji okporo ahịhịa amị ọlaedo+ dị ka ihe e ji atụ̀ ihe, ka o wee tụọ obodo ahụ na ọnụ ụzọ ámá ya na mgbidi ya.+