Ezikiel 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee kpọta m n’ebe ahụ, ma, lee! otu nwoke nọ n’ebe ahụ. O yiri ọla kọpa,+ o jikwa ụdọ ogho n’aka ya, tinyere okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe+ ma guzoro n’ọnụ ụzọ ámá.
3 O wee kpọta m n’ebe ahụ, ma, lee! otu nwoke nọ n’ebe ahụ. O yiri ọla kọpa,+ o jikwa ụdọ ogho n’aka ya, tinyere okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe+ ma guzoro n’ọnụ ụzọ ámá.