Zekaraya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “N’ihi ya, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“M ga-eji obi ebere lọghachikwute Jeruselem.+ A ga-ewu ụlọ m n’ime ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “a ga-esetịkwa eriri e ji atụ̀ ihe n’elu Jeruselem.”’+ Mkpughe 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E wee nye m okporo ahịhịa amị+ nke yiri mkpara, sịkwa m: “Bilie ma tụọ ebe nsọ nke ụlọ nsọ+ Chineke na ebe ịchụàjà ya na ndị na-efe ofufe n’ime ya.
16 “N’ihi ya, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“M ga-eji obi ebere lọghachikwute Jeruselem.+ A ga-ewu ụlọ m n’ime ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “a ga-esetịkwa eriri e ji atụ̀ ihe n’elu Jeruselem.”’+
11 E wee nye m okporo ahịhịa amị+ nke yiri mkpara, sịkwa m: “Bilie ma tụọ ebe nsọ nke ụlọ nsọ+ Chineke na ebe ịchụàjà ya na ndị na-efe ofufe n’ime ya.