Jeremaya 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma, lee, emewo m taa ka ị bụrụ obodo e wusiri ike na ogidi ígwè na mgbidi ọla kọpa+ iguzogide ala a dum,+ iguzogide ndị eze Juda na ndị isi ya na ndị nchụàjà ya na ndị bi n’ala a.+
18 Ma, lee, emewo m taa ka ị bụrụ obodo e wusiri ike na ogidi ígwè na mgbidi ọla kọpa+ iguzogide ala a dum,+ iguzogide ndị eze Juda na ndị isi ya na ndị nchụàjà ya na ndị bi n’ala a.+