Jeremaya 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma Jehova nọnyeere m+ dị ka dike dị egwu.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji sụọ ngọngọ wee ghara imeri.+ Ihere ga-eme ha nke ukwuu, n’ihi na ha agaghị enwe ihe ịga nke ọma. A gaghị echefu mmechuihu ha nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Ezikiel 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lee! M mewo ka ihu gị sie ike dị ka ihu ha,+ meekwa ka egedege ihu gị sie ike dị ka egedege ihu ha.+ Maịka 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma mụ onwe m, mmụọ Jehova emewo ka m jupụta n’ike, jupụtakwa n’ikpe ziri ezi na ịdị ike,+ ka m wee gwa Jekọb nnupụisi ya, gwakwa Izrel mmehie ya.+
11 Ma Jehova nọnyeere m+ dị ka dike dị egwu.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji sụọ ngọngọ wee ghara imeri.+ Ihere ga-eme ha nke ukwuu, n’ihi na ha agaghị enwe ihe ịga nke ọma. A gaghị echefu mmechuihu ha nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
8 Lee! M mewo ka ihu gị sie ike dị ka ihu ha,+ meekwa ka egedege ihu gị sie ike dị ka egedege ihu ha.+
8 Ma mụ onwe m, mmụọ Jehova emewo ka m jupụta n’ike, jupụtakwa n’ikpe ziri ezi na ịdị ike,+ ka m wee gwa Jekọb nnupụisi ya, gwakwa Izrel mmehie ya.+