Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+ Mkpughe 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha gbasịrị àmà ha, anụ ọhịa ahụ nke ga-esi n’abis rịgota+ ga-ebuso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+ Mkpughe 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile. Mkpughe 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma,+ i nyewokwa ha ọbara+ ka ha ṅụọ. O kwesịrị ha.”+ Mkpughe 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee hụ na ọbara+ nke ndị nsọ na ọbara nke ndị àmà Jizọs+ na-egbu nwaanyị ahụ dị ka mmanya. Mgbe m hụrụ ya, o juru m anya nke ukwuu.+ Mkpughe 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ee, a hụrụ ọbara+ ndị amụma+ na nke ndị nsọ+ na nke ndị niile e gburu n’ụwa+ n’ime ya.”
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+
7 Mgbe ha gbasịrị àmà ha, anụ ọhịa ahụ nke ga-esi n’abis rịgota+ ga-ebuso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+
7 E nyekwara ya ikike+ ibuso ndị nsọ agha na imeri ha,+ e nyekwara ya ikike ịchị ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile.
6 n’ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma,+ i nyewokwa ha ọbara+ ka ha ṅụọ. O kwesịrị ha.”+
6 M wee hụ na ọbara+ nke ndị nsọ na ọbara nke ndị àmà Jizọs+ na-egbu nwaanyị ahụ dị ka mmanya. Mgbe m hụrụ ya, o juru m anya nke ukwuu.+