10 Ọ nọkwa na-akpawanye ike ruo n’ebe ihe ndị dị n’eluigwe* dị,+ o wee mee ka ụfọdụ n’ime ihe ndị ahụ dị n’eluigwe nakwa ụfọdụ kpakpando+ daa n’ụwa, o wee zọọ ha ụkwụ.+
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-eji mma agha gbuo, a ga-ejiriri mma agha gbuo ya.+ Ebe a ka a chọrọ ntachi obi+ na okwukwe+ n’aka ndị nsọ.+