Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 28:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+

      Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi,+

      E nyewokwara m aka, nke mere na obi m na-enwe aṅụrị,+

      M ga-ejikwa abụ m too ya.+

  • Aịzaya 12:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+

  • Aịzaya 41:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ị ga-afụcha+ ha, ifufe ga-ebufukwa ha,+ oké ifufe ga-efesasị ha.+ Gị onwe gị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ime Jehova.+ Ị ga-anya isi n’Onye Nsọ Izrel.”+

  • Aịzaya 61:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Aghaghị m ịṅụrị ọṅụ n’ime Jehova.+ Mkpụrụ obi m ga-enwe ọṅụ n’ime Chineke m.+ N’ihi na o yikwasịwo m uwe nzọpụta;+ o yikwasịwo m uwe elu ezi omume,+ dị ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ, bụ́ onye kere onwe ya ákwà isi dị ka onye nchụàjà,+ dịkwa ka nwaanyị a na-alụ ọhụrụ, bụ́ onye ji ihe ndị o ji achọ mma chọọ onwe ya mma.+

  • Habakọk 3:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ma mụ onwe m ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova;+ m ga-enwe aṅụrị n’ime Chineke nke nzọpụta m.+

  • Zekaraya 10:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ndị Ifrem ga-adị nnọọ ka dike,+ obi ha ga-aṅụrị ọṅụ dị ka ọ bụ n’ihi mmanya.+ Ụmụ ha ga-ahụ ya wee ṅụrịa ọṅụ;+ obi ha ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya