Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.